1 Ihe E Mere 7:1
1 Chronicles 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Isaka mụrụ ụmụ anọ: Tola, na Pua, na Jashub, na Shịmrọn.
1 Chronicles 7:1 in English
1 Chronicles 7:1 · Berean Standard Bible
The sons of Issachar: Tola, Puah,* Jashub, and Shimron—four in all.
Context
1Isaka mụrụ ụmụ anọ:
Tola, na Pua, na Jashub, na Shịmrọn. 2Ụmụ Tola ndị ghọrọ ndịisi ezi bụ ndị a:
Uzi, na Refaya, na Jeriel, na Jamai, na Ibsam, na Samuel. Nʼoge Devid bụ eze, ọnụọgụgụ ndị agha sitere nʼetiti ha dị iri puku abụọ na abụọ, na narị isii. (22,600). 3Uzi mụrụ
Izrahaya.
Izrahaya amụta ndị a:
Maikel, Ọbadaya, Juel na Ishaya. Ha niile bụkwa ndịisi ikwu ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.