1 Ihe E Mere 7:2
1 Chronicles 7:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Tola ndị ghọrọ ndịisi ezi bụ ndị a: Uzi, na Refaya, na Jeriel, na Jamai, na Ibsam, na Samuel. Nʼoge Devid bụ eze, ọnụọgụgụ ndị agha sitere nʼetiti ha dị iri puku abụọ na abụọ, na narị isii. (22,600).
1 Chronicles 7:2 in English
1 Chronicles 7:2 · Berean Standard Bible
The sons of Tola: Uzzi, Rephaiah, Jeriel, Jahmai, Ibsam, and Shemuel, the heads of their families. In the days of David, 22,600 descendants of Tola were numbered in their genealogies as mighty men of valor.
Context
1Isaka mụrụ ụmụ anọ:
Tola, na Pua, na Jashub, na Shịmrọn. 2Ụmụ Tola ndị ghọrọ ndịisi ezi bụ ndị a:
Uzi, na Refaya, na Jeriel, na Jamai, na Ibsam, na Samuel. Nʼoge Devid bụ eze, ọnụọgụgụ ndị agha sitere nʼetiti ha dị iri puku abụọ na abụọ, na narị isii. (22,600). 3Uzi mụrụ
Izrahaya.
Izrahaya amụta ndị a:
Maikel, Ọbadaya, Juel na Ishaya. Ha niile bụkwa ndịisi ikwu ha. 4Ndị bụ ndị agha nʼetiti ụmụ ụmụ ha nʼoge Devid bụ eze ruru iri puku atọ na isii (36,000), nʼihi na ha niile lụrụ ọtụtụ ndị inyom, mụọ ọtụtụ ụmụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.