1 Ihe E Mere 5:4
1 Chronicles 5:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Juel mụrụ Shemaya, nna Gog, Gog mụrụ Shimei.
1 Chronicles 5:4 in English
1 Chronicles 5:4 · Berean Standard Bible
The descendants of Joel: Shemaiah his son, Gog his son, Shimei his son,
Context
2Ọ bụ ezie na Juda dị ike karịa ụmụnna ya, bụrụkwa eziokwu na onyendu si na Juda pụta, maọbụ Josef ka e nyere oke ruuru ọkpara. 3Ruben, ọkpara Izrel mụrụ ndị ikom ndị a:
Hanok, na Palu, na Hezrọn, na Kami. 4Juel mụrụ
Shemaya, nna Gog,
Gog mụrụ Shimei. 5Shimei mụrụ Maịka,
Maịka amụọ Reaya. Reaya amụọ Baal. 6Baal mụrụ Beera, onye Tiglat-Pilesa eze ndị Asịrịa dọtara nʼagha. Beera bụkwa onyendu ndị Ruben.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.