1 Ihe E Mere 5:3
1 Chronicles 5:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ruben, ọkpara Izrel mụrụ ndị ikom ndị a: Hanok, na Palu, na Hezrọn, na Kami.
1 Chronicles 5:3 in English
1 Chronicles 5:3 · Berean Standard Bible
The sons of Reuben, the firstborn of Israel: Hanoch, Pallu, Hezron, and Carmi.
Context
1Ọkpara Izrel bụ Ruben. Ma nʼihi na ọ merụrụ ihe ndina nna ya site na idinakwuru nwunye nna ya, a napụrụ ya ọnọdụ ọkpara ya were ya nye ụmụ nwanne ya Josef mụtara. Nʼihi ya, akwụkwọ akụkọ usoro ọmụmụ ụmụ Izrel akpọghị Ruben ọkpara. 2Ọ bụ ezie na Juda dị ike karịa ụmụnna ya, bụrụkwa eziokwu na onyendu si na Juda pụta, maọbụ Josef ka e nyere oke ruuru ọkpara. 3Ruben, ọkpara Izrel mụrụ ndị ikom ndị a:
Hanok, na Palu, na Hezrọn, na Kami. 4Juel mụrụ
Shemaya, nna Gog,
Gog mụrụ Shimei. 5Shimei mụrụ Maịka,
Maịka amụọ Reaya. Reaya amụọ Baal.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.