1 Ihe E Mere 5:6
1 Chronicles 5:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Baal mụrụ Beera, onye Tiglat-Pilesa eze ndị Asịrịa dọtara nʼagha. Beera bụkwa onyendu ndị Ruben.
1 Chronicles 5:6 in English
1 Chronicles 5:6 · Berean Standard Bible
and Beerah his son, whom Tiglath-pileser * king of Assyria carried into exile. Beerah was a leader of the Reubenites.
Context
4Juel mụrụ
Shemaya, nna Gog,
Gog mụrụ Shimei. 5Shimei mụrụ Maịka,
Maịka amụọ Reaya. Reaya amụọ Baal. 6Baal mụrụ Beera, onye Tiglat-Pilesa eze ndị Asịrịa dọtara nʼagha. Beera bụkwa onyendu ndị Ruben. 7Ndị ụmụnna ha dịka agbụrụ niile ha si dị, bụ ndị e depụtara aha ha dịka usoro ọmụmụ ha si dị;
Jeiel onyeisi, na Zekaraya, 8na Bela nwa Azaz nwa Shema, nwa Juel.
Ha nwere ebe obibi ha site nʼAroea ruo nʼugwu Nebo, rukwaa Baal-Meon.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.