1 Ihe E Mere 5:15
1 Chronicles 5:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ahi nwa Abdiel, nwa Guni bụ onyeisi nʼetiti ụmụnna ya.
1 Chronicles 5:15 in English
1 Chronicles 5:15 · Berean Standard Bible
Ahi son of Abdiel, the son of Guni, was head of their family.
Context
13Ụmụnna ha, ndị bụ ndị ndu ikwu asaa a bụ,
Maikel, na Meshulam, na Sheba, na Jorai, na Jakan, na Zia, na Eba. 14Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Abihail, nwa Huri, nwa Jaroa, nwa Gilead, nwa Maikel, nwa Jehishai, nwa Jado, nwa Buz. 15Ahi nwa Abdiel, nwa Guni bụ onyeisi nʼetiti ụmụnna ya. 16Ndị Gad nwere ebe obibi na Gilead nʼime Bashan, na nʼobodo nta niile gbara ya gburugburu. Ha bikwa nʼebe ahịhịa anụ ụlọ na-ata jupụtara na Sharọn ruo nʼebe oke ala ha kwụsịrị. 17E denyere aha ndị a niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ nʼoge Jotam bụ eze Juda, na nʼoge Jeroboam bụ eze Izrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.