1 Ihe E Mere 26:23
1 Chronicles 26:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site na ndị Amram, na ndị Izha, na ndị Hebrọn, na ndị Uziel.
1 Chronicles 26:23 in English
1 Chronicles 26:23 · Berean Standard Bible
From the Amramites, the Izharites, the Hebronites, and the Uzzielites:
Context
21Ndị agbụrụ Ladan, ndị si nʼikwu Geshọn, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ nna ha Ladan, bụ onye Geshọn, bụ Jehieli, 22na ụmụ ndị ikom Jehieli, Zetam na nwanne ya nwoke Juel. Ndị a bụ ndị na-elekọta ụlọakụ niile dị nʼụlọnsọ Onyenwe anyị. 23Site na ndị Amram, na ndị Izha, na ndị Hebrọn, na ndị Uziel. 24Shubuel nwa Geshọm, na nwa nwa Mosis ka e nyere ọrụ ịbụ onyeisi ụlọakụ dị nʼụlọnsọ ahụ. 25Ụmụnna ya site na Elieza bụ ndị a, Rehabaya nwa ya nwoke, Jeshaya nwa nwoke Rehabaya, Joram nwa nwoke Jeshaya na Zikri nwa nwoke Shelomit.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.