1 Ihe E Mere 26:21
1 Chronicles 26:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị agbụrụ Ladan, ndị si nʼikwu Geshọn, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ nna ha Ladan, bụ onye Geshọn, bụ Jehieli,
1 Chronicles 26:21 in English
1 Chronicles 26:21 · Berean Standard Bible
From the descendants of Ladan, who were Gershonites through Ladan * and heads of the families of Ladan the Gershonite, were Jehieli,*
Context
19A họpụtara ndị nche ndị a site nʼikwu Kora na Merari. 20Ụfọdụ ndị Livayị ka e nyefere ọrụ ilekọta ụlọakụ, na ụlọ a na-echekọta onyinye niile e doro nsọ nke e webatara nʼụlọnsọ ukwu Chineke. 21Ndị agbụrụ Ladan, ndị si nʼikwu Geshọn, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ nna ha Ladan, bụ onye Geshọn, bụ Jehieli, 22na ụmụ ndị ikom Jehieli, Zetam na nwanne ya nwoke Juel. Ndị a bụ ndị na-elekọta ụlọakụ niile dị nʼụlọnsọ Onyenwe anyị. 23Site na ndị Amram, na ndị Izha, na ndị Hebrọn, na ndị Uziel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.