Native Bible

1 Chronicles 26:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A họpụtara ndị nche ndị a site nʼikwu Kora na Merari.

1 Chronicles 26:19 in English

1 Chronicles 26:19 · Berean Standard Bible

These were the divisions of the gatekeepers who were descendants of Korah and Merari.

Context

17Ya mere, ọ bụ ndị Livayị isii na-eche nche nʼọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ụbọchị niile. Mmadụ anọ na-anọ nʼugwu, anọ na ndịda, abụọ nʼebe a na-achịkọbata ihe. 18Nʼogige nke dị nʼọdịda anyanwụ e nwere ndị nche anọ nʼụzọ, ndị nche abụọ ọzọ nʼime ogige nʼonwe ya. 19A họpụtara ndị nche ndị a site nʼikwu Kora na Merari. 20Ụfọdụ ndị Livayị ka e nyefere ọrụ ilekọta ụlọakụ, na ụlọ a na-echekọta onyinye niile e doro nsọ nke e webatara nʼụlọnsọ ukwu Chineke. 21Ndị agbụrụ Ladan, ndị si nʼikwu Geshọn, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ nna ha Ladan, bụ onye Geshọn, bụ Jehieli,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.