1 Ihe E Mere 24:1
1 Chronicles 24:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ otu e si kenye ụmụ Erọn ọrụ ije ozi ha: Ụmụ ndị ikom Erọn bụ Nadab, na Abihu, na Elieza, na Itama.
1 Chronicles 24:1 in English
1 Chronicles 24:1 · Berean Standard Bible
These were the divisions of the descendants of Aaron. The sons of Aaron were Nadab, Abihu, Eleazar, and Ithamar.
Context
1Ndị a bụ otu e si kenye ụmụ Erọn ọrụ ije ozi ha:
Ụmụ ndị ikom Erọn bụ Nadab, na Abihu, na Elieza, na Itama. 2Ma Nadab na Abihu nwụrụ tupu nna ha anwụọ. Ha amụtaghị ụmụ ndị ikom, ya mere, Elieza na Itama jere ozi dịka ndị nchụaja. 3Devid kewara ha dịka usoro ije ozi ha ga-esi dị. Ọ bụ Zadọk onye ikwu Elieza, na Ahimelek onye ikwu Itama nyeere Devid aka ime nke a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.