Native Bible

1 Chronicles 11:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shamot onye Haroa, Helez onye Pelon,

1 Chronicles 11:27 in English

1 Chronicles 11:27 · Berean Standard Bible

Shammoth the Harorite,* Helez the Pelonite,

Context

25A na-asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa onye ọbụla nʼetiti iri dike atọ ndị ahụ, ma o rughị ogugo ndị dike atọ mbụ ahụ. Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche. 26Ndị bụ dike nʼagha bụ ndị a: Asahel nwanne Joab, Elhanan nwa Dodo onye Betlehem, 27Shamot onye Haroa, Helez onye Pelon, 28Ira nwa Ikesh, onye Tekoa, Abieza onye Anatot, 29Sibekai onye Husha, Ilai onye Ahohi,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.