1 Ihe E Mere 11:26
1 Chronicles 11:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị bụ dike nʼagha bụ ndị a: Asahel nwanne Joab, Elhanan nwa Dodo onye Betlehem,
1 Chronicles 11:26 in English
1 Chronicles 11:26 · Berean Standard Bible
Now these were the mighty men: Asahel the brother of Joab, Elhanan son of Dodo of Bethlehem,
Context
24Nke a bụ ụdị ike Benaya nwa Jehoiada kpara. Ya onwe ya nwekwara aha dịka ndị dike atọ ahụ. 25A na-asọpụrụ ya nʼebe ọ dị ukwuu karịa onye ọbụla nʼetiti iri dike atọ ndị ahụ, ma o rughị ogugo ndị dike atọ mbụ ahụ. Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche. 26Ndị bụ dike nʼagha bụ ndị a:
Asahel nwanne Joab,
Elhanan nwa Dodo onye Betlehem, 27Shamot onye Haroa,
Helez onye Pelon, 28Ira nwa Ikesh, onye Tekoa,
Abieza onye Anatot,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.