1 Ihe E Mere 10:11
1 Chronicles 10:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị Jebesh Gilead niile nụrụ ihe ndị Filistia mere Sọl,
1 Chronicles 10:11 in English
1 Chronicles 10:11 · Berean Standard Bible
When the people of Jabesh-gilead heard about everything the Philistines had done to Saul,
Context
9Ha yipụrụ ya ihe niile oyi, buru isi ya na ihe agha ya, zipụkwa ndị ozi gara nʼala ndị Filistia niile ikwusa akụkọ ihe mere nye ndị ha niile na arụsị ha niile. 10Ha tinyere ihe agha ya nʼụlọ chi ha, kwụbakwa okpokoro isi ya nʼụlọ Dagọn. 11Mgbe ndị Jebesh Gilead niile nụrụ ihe ndị Filistia mere Sọl, 12ndị ikom ha niile bụ ndị dimkpa, biliri gaa buru ozu Sọl na ụmụ ya, bulata ha na Jebesh. Ha liri ọkpụkpụ ha nʼokpuru osisi ukwu dị na Jebesh, buo ọnụ ụbọchị asaa. 13Sọl nwụrụ nʼihi ekwesighị ntụkwasị obi ya nye Onyenwe anyị, o debeghị okwu Onyenwe anyị, karịsịa, ọ gara na nke onye na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, nʼihi ịjụta ya ase,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.