Zekaraya 8:1
Zechariah 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ruru m ntị na-asị,
Zechariah 8:1 in English
Zechariah 8:1 · Berean Standard Bible
Again the word of the LORD of Hosts came to me, saying:
Context
1Okwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ruru m ntị na-asị, 2Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru: “Ana m ekwo ekworo dị ukwuu nʼihi Zayọn. Nʼezie, ekworo ahụ na-anụ m ọkụ dị ukwuu nʼahụ.” 3Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru, “Aga m alọghachi na Zayọn, bịa biri na Jerusalem. Mgbe ahụ, a ga-akpọ Jerusalem, obodo Eziokwu. A ga-akpọkwa ugwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile Ugwu Nsọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.