Native Bible

Zechariah 5:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ gwara m, “Ha bu ya na-aga Babilọn* ebe ha ga-ewuru ya ụlọ. Mgbe ha wuchara ụlọ ahụ, ha ga-adọba nkata ahụ nʼelu ihe ndọkwasị.” 5:6 Maọbụ, ihe ọtụtụ Efa. 5:11 Ya bụ, Shaịna

Zechariah 5:11 in English

Zechariah 5:11 · Berean Standard Bible

“To build a house for it in the land of Shinar,*” he told me. “And when it is ready, the basket will be set there on its pedestal.”

Context

9Mgbe ahụ, eleliri m anya hụ ụmụ nwanyị abụọ ọzọ, ndị ikuku na-efe nku ha. Ha nwere nku dịka nku ụgbala. Ha buliri nkata ahụ elu nʼetiti eluigwe na ala. 10Ajụrụ m mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu, “Ebee ka ha bu nkata ahụ na-aga?” 11Ọ gwara m, “Ha bu ya na-aga Babilọn* ebe ha ga-ewuru ya ụlọ. Mgbe ha wuchara ụlọ ahụ, ha ga-adọba nkata ahụ nʼelu ihe ndọkwasị.” 5:6 Maọbụ, ihe ọtụtụ Efa. 5:11 Ya bụ, Shaịna

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.