Native Bible

Zechariah 5:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ajụrụ m mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu, “Ebee ka ha bu nkata ahụ na-aga?”

Zechariah 5:10 in English

Zechariah 5:10 · Berean Standard Bible

“Where are they taking the basket?” I asked the angel who was speaking with me.

Context

8Ọ sịrị, “Nke a bụ ajọ omume.” O nughachiri ya azụ nʼime nkata ahụ werekwa okwuchi nkata ahụ kpuchie ya. 9Mgbe ahụ, eleliri m anya hụ ụmụ nwanyị abụọ ọzọ, ndị ikuku na-efe nku ha. Ha nwere nku dịka nku ụgbala. Ha buliri nkata ahụ elu nʼetiti eluigwe na ala. 10Ajụrụ m mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu, “Ebee ka ha bu nkata ahụ na-aga?” 11Ọ gwara m, “Ha bu ya na-aga Babilọn* ebe ha ga-ewuru ya ụlọ. Mgbe ha wuchara ụlọ ahụ, ha ga-adọba nkata ahụ nʼelu ihe ndọkwasị.” 5:6 Maọbụ, ihe ọtụtụ Efa. 5:11 Ya bụ, Shaịna

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.