Zekaraya 10:12
Zechariah 10:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eme ka ha dị ike nʼime Onyenwe anyị, ọ bụkwa nʼaha ya ka ha ga na-ejegharị nʼudo.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. 10:3 Ọ bụ mkpi na-ebuta ụzọ mgbe ha na-aga nʼigwe. 10:4 Maọbụ, nkume nkuku ụlọ
Zechariah 10:12 in English
Zechariah 10:12 · Berean Standard Bible
I will strengthen them in the LORD, and in His name they will walk,” declares the LORD.
Context
10Aga m esi nʼala Ijipt kpọlata ha,
sitekwa nʼAsịrịa chịkọtaa ha.
Aga m akpọta ha na Gilead na Lebanọn.
Ha agaghị enwekwa ebe ga-ezuru ha niile. 11Ha ga-esi nʼosimiri nsogbu gafee.
A ga-emekwa ka mmali elu nke osimiri dajụọ.
Ebe obibi niile nke osimiri Naịl ga-atakọrọkwa.
A ga-egbuda mpako niile nke Asịrịa,
wezugakwa mkpara ọchịchị nke ndị Ijipt. 12Aga m eme ka ha dị ike nʼime Onyenwe anyị,
ọ bụkwa nʼaha ya ka ha ga na-ejegharị nʼudo.”
Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.
10:3 Ọ bụ mkpi na-ebuta ụzọ mgbe ha na-aga nʼigwe.
10:4 Maọbụ, nkume nkuku ụlọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.