Taịtọs 3:15
Titus 3:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị niile mụ na ha nọ nʼebe a na-ekele gị. Kelekwara anyị ndị niile hụrụ anyị nʼanya nʼime okwukwe. Ka amara dịnyere unu niile.
Titus 3:15 in English
Titus 3:15 · Berean Standard Bible
All who are with me send you greetings. Greet those who love us in the faith. Grace be with all of you.*
Context
13Gbaa mbọ zipụ Zenas bụ onye ọkaikpe, na Apọlọs, ngwangwa nʼije ha. Hụkwa na ha ji ihe niile dị ha mkpa. 14Nʼihi na ọ dị mkpa ka ndị anyị mụta inyere ndị niile chọrọ enyemaka ha aka. Ọ bụ nke a ga-eme ka ha bụrụ ndị na-amị mkpụrụ. 15Ndị niile mụ na ha nọ nʼebe a na-ekele gị.
Kelekwara anyị ndị niile hụrụ anyị nʼanya nʼime okwukwe.
Ka amara dịnyere unu niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.