Native Bible

Song of Songs 8:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Soro m ka anyị pụọ, onye m hụrụ nʼanya, bịakwute m dịka mgbada, maọbụ dịka nwa ele na-awụgharị nʼelu ugwu ebe ụda dị iche iche na-esi isi ụtọ jupụtara. 8:6 Ilu 6:34-35 8:11 Mat 21:33

Song of Songs 8:14 in English

Song of Songs 8:14 · Berean Standard Bible

Come away, my beloved, and be like a gazelle or a young stag on the mountains of spices.

Context

12Ma ubi vaịnị m bụ nke aka m. Ana m enye ya onye m chọrọ inye. Puku ọlaọcha bụ nke Solomọn, ndị ọrụ ubi ga-enwetakwa narị ọlaọcha abụọ. 13Gị onye bi nʼubi a gbara ogige, gị na ndị enyi gị, kwere ka m nụ olu gị. 14Soro m ka anyị pụọ, onye m hụrụ nʼanya, bịakwute m dịka mgbada, maọbụ dịka nwa ele na-awụgharị nʼelu ugwu ebe ụda dị iche iche na-esi isi ụtọ jupụtara. 8:6 Ilu 6:34-35 8:11 Mat 21:33

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.