Abụ nke Abụ 2:1
Song of Songs 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abụ m okoko osisi ọhịa nke Sharọn,* na okoko lili nke na-epu na ndagwurugwu.
Song of Songs 2:1 in English
Song of Songs 2:1 · Berean Standard Bible
I am a rose of Sharon,* a lily of the valley.
Context
1Abụ m okoko osisi ọhịa nke Sharọn,*
na okoko lili nke na-epu na ndagwurugwu. 2E, dịka okoko lili nke na-epu nʼetiti ogwu,
otu a ka ọmasịrị m dị nʼetiti ụmụ agbọghọ ndị ọzọ. 3Onye m hụrụ nʼanya dịka osisi apụl, nʼetiti osisi na-amị mkpụrụ nʼọhịa,
mgbe e ji ya tụnyere ụmụ okorobịa ndị ọzọ.
Ọ na-enye m obi ụtọ ịnọ nʼokpuru ndo ya,
mkpụrụ ya dịkwa ụtọ nʼọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.