Native Bible

Ruth 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Naomi zara si ya, “Chere, nwa m nwanyị, ruo mgbe ị ga-ahụ otu okwu a ga-esi bie. Nwoke a agaghị ezu ike tutu ruo mgbe o kwubiri okwu a taa.” 3:3 Ọ bụ ọrụ ụmụ anụmanụ ịzọcha ọka nʼoge ehihie. Ma nʼoge uhuruchi, mgbe ikuku nʼefe, ndị ọrụ ubi na-eji ihe dịka nkata na-awụli ọka ahụ elu nʼihi ịyọcha ya. Dịka ha na-awụli ya elu, ikuku na-ebufu igbugbo ọka na ahịhịa, ma mkpụrụ ọka na-adịgide nʼime nkata ahụ. 3:9 Mgbe nwoke were akwa, maọbụ ọnụ akwa gbasaa nwanyị nʼahụ, nke a na-egosi na ọ chọrọ ịlụ ya. Izk 16:8

Ruth 3:18 in English

Ruth 3:18 · Berean Standard Bible

“Wait, my daughter,” said Naomi, “until you find out how things go, for he will not rest unless he has resolved the matter today.”

Context

16Mgbe Rut bịakwutere nne di ya, Naomi jụrụ ya sị, “Nwa m nwanyị, olee otu ihe si gaa?” Rut gwara ya ihe niile Boaz meere ya, sị, 17“Ọ manyeere m ọtụtụ ọka balị isii ndị a si m, ‘O kwesighị ka ị gbara aka lakwuru nne di gị.’ ” 18Naomi zara si ya, “Chere, nwa m nwanyị, ruo mgbe ị ga-ahụ otu okwu a ga-esi bie. Nwoke a agaghị ezu ike tutu ruo mgbe o kwubiri okwu a taa.” 3:3 Ọ bụ ọrụ ụmụ anụmanụ ịzọcha ọka nʼoge ehihie. Ma nʼoge uhuruchi, mgbe ikuku nʼefe, ndị ọrụ ubi na-eji ihe dịka nkata na-awụli ọka ahụ elu nʼihi ịyọcha ya. Dịka ha na-awụli ya elu, ikuku na-ebufu igbugbo ọka na ahịhịa, ma mkpụrụ ọka na-adịgide nʼime nkata ahụ. 3:9 Mgbe nwoke were akwa, maọbụ ọnụ akwa gbasaa nwanyị nʼahụ, nke a na-egosi na ọ chọrọ ịlụ ya. Izk 16:8

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.