Ndị Rom 3:31
Romans 3:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na ọ dị otu a, anyị na-esite nʼokwukwe anyị mee ka iwu ghara ịdị ire? Mba! Kama anyị na-enye iwu ọnọdụ kwesiri ya. 3:4 Abụ 51:4 3:12 Abụ 14:1-3; 53:1-3; Ekl 7:20 3:13 Abụ 5:9 3:13 Abụ 140:3 3:14 Abụ 10:7 3:17 Aịz 59:7,8 3:18 Abụ 36:1
Romans 3:31 in English
Romans 3:31 · Berean Standard Bible
Do we, then, nullify the law by this faith? Certainly not! Instead, we uphold the law.
Context
29Chineke ọ bụ naanị nke ndị Juu? Ọ bụkwaghị nke ndị mba ọzọ? Nʼezie, ọ bụkwa nke ndị mba ọzọ. 30Nʼihi na Chineke dị naanị otu, ọ bụ site nʼokwukwe ka ọ ga-anabata ndị ahụ ebiri ugwu, sitekwa nʼotu okwukwe ahụ gụọ ndị a na-ebighị ugwu ka ndị ezi omume. 31Ọ bụrụ na ọ dị otu a, anyị na-esite nʼokwukwe anyị mee ka iwu ghara ịdị ire? Mba! Kama anyị na-enye iwu ọnọdụ kwesiri ya.
3:4 Abụ 51:4
3:12 Abụ 14:1-3; 53:1-3; Ekl 7:20
3:13 Abụ 5:9
3:13 Abụ 140:3
3:14 Abụ 10:7
3:17 Aịz 59:7,8
3:18 Abụ 36:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.