Ndị Rom 3:30
Romans 3:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na Chineke dị naanị otu, ọ bụ site nʼokwukwe ka ọ ga-anabata ndị ahụ ebiri ugwu, sitekwa nʼotu okwukwe ahụ gụọ ndị a na-ebighị ugwu ka ndị ezi omume.
Romans 3:30 in English
Romans 3:30 · Berean Standard Bible
since there is only one God, who will justify the circumcised by faith and the uncircumcised through that same faith.
Context
28Ya mere, anyị na-agụnye mmadụ nʼonye ezi omume nʼihi okwukwe o nwere, ọ bụghị nʼihi na o mere ihe iwu kwuru. 29Chineke ọ bụ naanị nke ndị Juu? Ọ bụkwaghị nke ndị mba ọzọ? Nʼezie, ọ bụkwa nke ndị mba ọzọ. 30Nʼihi na Chineke dị naanị otu, ọ bụ site nʼokwukwe ka ọ ga-anabata ndị ahụ ebiri ugwu, sitekwa nʼotu okwukwe ahụ gụọ ndị a na-ebighị ugwu ka ndị ezi omume. 31Ọ bụrụ na ọ dị otu a, anyị na-esite nʼokwukwe anyị mee ka iwu ghara ịdị ire? Mba! Kama anyị na-enye iwu ọnọdụ kwesiri ya.
3:4 Abụ 51:4
3:12 Abụ 14:1-3; 53:1-3; Ekl 7:20
3:13 Abụ 5:9
3:13 Abụ 140:3
3:14 Abụ 10:7
3:17 Aịz 59:7,8
3:18 Abụ 36:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.