Ndị Rom 16:10
Romans 16:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu a kwa, keleenụ Apelis onye anwapụtarala nguzosike ya nʼime Kraịst. Keleenụ ndị ezinaụlọ Aristobulọs.
Romans 16:10 in English
Romans 16:10 · Berean Standard Bible
Greet Apelles, who is approved in Christ. Greet those who belong to the household of Aristobulus.
Context
8Kelekwaaranụ m Ampliatọs onye m hụrụ nʼanya nʼime Onyenwe anyị. 9Keleenụ Ọbanọs, onye anyị na ya na-arụkọ ọrụ Kraịst, na Stakis ezi enyi m. 10Otu a kwa, keleenụ Apelis onye anwapụtarala nguzosike ya nʼime Kraịst.
Keleenụ ndị ezinaụlọ Aristobulọs. 11Keleerenụ m Herodian onye ikwu m.
Keleekwanụ ndị bi nʼụlọ Nasisọs. Ha bụ ndị nke Chineke. 12Keleekwanụ Traịfina na Traịfosa ndị a na-arụsị ọrụ Onyenwe anyị ike.
Keleekwanụ Pesis, onye m hụrụ nʼanya na onye na-arụsị ọrụ Onyenwe anyị ike.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.