Ndị Rom 16:11
Romans 16:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleerenụ m Herodian onye ikwu m. Keleekwanụ ndị bi nʼụlọ Nasisọs. Ha bụ ndị nke Chineke.
Romans 16:11 in English
Romans 16:11 · Berean Standard Bible
Greet Herodion, my fellow countryman. Greet those from the household of Narcissus who are in the Lord.
Context
9Keleenụ Ọbanọs, onye anyị na ya na-arụkọ ọrụ Kraịst, na Stakis ezi enyi m. 10Otu a kwa, keleenụ Apelis onye anwapụtarala nguzosike ya nʼime Kraịst.
Keleenụ ndị ezinaụlọ Aristobulọs. 11Keleerenụ m Herodian onye ikwu m.
Keleekwanụ ndị bi nʼụlọ Nasisọs. Ha bụ ndị nke Chineke. 12Keleekwanụ Traịfina na Traịfosa ndị a na-arụsị ọrụ Onyenwe anyị ike.
Keleekwanụ Pesis, onye m hụrụ nʼanya na onye na-arụsị ọrụ Onyenwe anyị ike. 13Keleere m Rufọs onye Onyenwe anyị nʼonwe ya họpụtara, na nne ya, onye na-emekwara m ka nne.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.