Ndị Rom 15:10
Romans 15:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kwukwara ọzọ sị, “Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ unu ndị mba ọzọ.”*
Romans 15:10 in English
Romans 15:10 · Berean Standard Bible
Again, it says: “Rejoice, O Gentiles, with His people.”*
Context
8Ma ana m agwa unu na Kraịst aghọọla onye na-ejere ndị e biri ugwu ozi nʼihi eziokwu nke Chineke, iji mee ka nkwa e kwere ndị bụ nna nna anyị ochie guzozie. 9Ka ndị mba ọzọ nwe ike inye Chineke otuto maka ebere ya, dịka e dere ya,
“Nʼihi nke a, aga m eto gị nʼetiti ndị mba ọzọ,
aga m abụ abụ nye aha gị.”* 10O kwukwara ọzọ sị,
“Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ unu ndị mba ọzọ.”* 11Ọzọkwa,
“Toonu Onyenwe anyị unu ndị mba ọzọ niile,
ka ndị niile dị iche iche jaakwa ya mma.”* 12Ọzọkwa, Aịzaya na-asị,
“Mgbọrọgwụ Jesi ga-epulite ọzọ,
onye nke ga-ebili ịchị mba niile,
ndị mba ọzọ ga-enwekwa olileanya nʼime ya.”*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.