Native Bible

Romans 12:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu ekwela ka ihe ọjọọ merie unu, kama werenụ ezi ihe merie ihe ọjọọ. 12:13 Ndị nke Onyenwe anyị 12:19 Dit 32:35 12:20 Ilu 25:21,22

Romans 12:21 in English

Romans 12:21 · Berean Standard Bible

Do not be overcome by evil, but overcome evil with good.

Context

19Ndị enyi m, unu abọla ọbọ, kama hapụrụnụ Chineke ọrụ ịbọtara unu ọbọ. Nʼihi na e dere ya, “Ịbọ ọbọ dịrị m, aga m akwụghachi,”* ka Onyenwe anyị kwuru. 20Ma otu ọ dị, “ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, were nri zụọ ya, ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ihe ọṅụṅụ ka ọ ṅụọ, mgbe ị na-eme nke a, ị na-agụkwasị icheku ọkụ na-ere ere nʼisi ya.”* 21Unu ekwela ka ihe ọjọọ merie unu, kama werenụ ezi ihe merie ihe ọjọọ. 12:13 Ndị nke Onyenwe anyị 12:19 Dit 32:35 12:20 Ilu 25:21,22

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.