Mkpughe 7:17
Revelation 7:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na Nwa Atụrụ ahụ nke nọ nʼetiti ocheeze ahụ ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ ha; ‘ọ ga-edurukwa ha jee nʼisi mmiri nke ndụ ahụ.’* ‘Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọbụla site nʼanya ha.’*” 7:6 Nʼebe a Manase nwa Josef, weere ọnọdụ Dan. 7:16 Aịz 49:10 7:17 Aịz 49:10 7:17 Aịz 25:8
Revelation 7:17 in English
Revelation 7:17 · Berean Standard Bible
For the Lamb in the center of the throne will be their shepherd.* ‘He will lead them to springs of living water,’* and ‘God will wipe away every tear from their eyes.’*”
Context
15Ọ bụ nke a mere,
“ha ji guzoro nʼihu ocheeze Chineke
na-efe ya ofufe ehihie na abalị nʼime ụlọnsọ ya.
Onye ahụ na-anọkwasị nʼelu ocheeze ahụ
ga-ekpuchikwa ha. 16‘Agụụ agaghị agụkwa ha ọzọ.
Akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ mgbe ọbụla.
Anyanwụ agaghị achakwa ha ọzọ,’*
okpomọkụ ọbụla agaghị erute ebe ha nọ. 17Nʼihi na Nwa Atụrụ ahụ nke nọ nʼetiti ocheeze ahụ
ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ ha;
‘ọ ga-edurukwa ha jee nʼisi mmiri nke ndụ ahụ.’*
‘Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọbụla site nʼanya ha.’*”
7:6 Nʼebe a Manase nwa Josef, weere ọnọdụ Dan.
7:16 Aịz 49:10
7:17 Aịz 49:10
7:17 Aịz 25:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.