Native Bible

Psalms 99:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị bụ eze, ka mba niile maa jijiji! O wuru ocheeze ya nʼetiti cherubim, ka elu ụwa maa jijiji.

Psalms 99:1 in English

Psalms 99:1 · Berean Standard Bible

The LORD reigns; let the nations tremble! He is enthroned above the cherubim; let the earth quake!

Context

1Onyenwe anyị bụ eze, ka mba niile maa jijiji! O wuru ocheeze ya nʼetiti cherubim, ka elu ụwa maa jijiji. 2Onyenwe anyị dị ukwuu nʼime Zayọn; ọ bụ onye e buliri elu karịa mba niile dị iche iche. 3Ka ha too aha gị nke dị ukwuu, dịkwa oke egwu, ọ dị nsọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.