Native Bible

Psalms 97:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị bụ eze,* ka ụwa niile nwee obi ụtọ; ka ndị niile bi nʼebe dị anya ṅụrịa.

Psalms 97:1 in English

Psalms 97:1 · Berean Standard Bible

The LORD reigns, let the earth rejoice; let the distant shores be glad.

Context

1Onyenwe anyị bụ eze,* ka ụwa niile nwee obi ụtọ; ka ndị niile bi nʼebe dị anya ṅụrịa. 2Igwe ojii na oke ọchịchịrị gbara ya gburugburu; ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala ocheeze ya. 3Ọkụ na-enwu enwu na-aga nʼihu ya ọ na-erepịasị ndị iro ya nʼakụkụ ya ọbụla.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.