Abụ Ọma 95:2
Psalms 95:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka anyị jiri ekele bịakwute ya jirikwa iti egwu na ịbụ abụ jaa ya mma.
Psalms 95:2 in English
Psalms 95:2 · Berean Standard Bible
Let us enter His presence with thanksgiving; let us make a joyful noise to Him in song.
Context
1Bịanụ ka anyị jiri ọṅụ bụkuo Onyenwe anyị abụ;
ka anyị tikuo oke nkume nzọpụta anyị mkpu ọṅụ. 2Ka anyị jiri ekele bịakwute ya
jirikwa iti egwu na ịbụ abụ jaa ya mma. 3Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke dị ukwuu,
eze ukwuu kachasị chi niile elu. 4Ebe niile michasịrị emi nke ụwa dị nʼaka ya,
ebe kachasị elu nke ugwu niile bụkwa nke ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.