Native Bible

Psalms 95:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi nke a, aṅụrụ m iyi nʼiwe, sị, ‘Ha agaghị abanye nʼizuike m ma ọlị.’ ”

Psalms 95:11 in English

Psalms 95:11 · Berean Standard Bible

So I swore on oath in My anger, “They shall never enter My rest.”*

Context

9ebe nna nna unu ha nwara m, nʼagbanyeghị na ha hụrụ ihe niile m mere. 10Iri afọ anọ ka m were iwe megide ọgbọ ahụ; ekwuru m sị, ‘Ndị a bụ ndị obi ha na-akpafu akpafu site nʼebe m nọ, ha amatabeghị ụzọ m niile.’ 11Nʼihi nke a, aṅụrụ m iyi nʼiwe, sị, ‘Ha agaghị abanye nʼizuike m ma ọlị.’ ”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.