Abụ Ọma 95:10
Psalms 95:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Iri afọ anọ ka m were iwe megide ọgbọ ahụ; ekwuru m sị, ‘Ndị a bụ ndị obi ha na-akpafu akpafu site nʼebe m nọ, ha amatabeghị ụzọ m niile.’
Psalms 95:10 in English
Psalms 95:10 · Berean Standard Bible
For forty years I was angry with that generation, and I said, “They are a people whose hearts go astray,* and they have not known My ways.”
Context
8“Unu emela ka obi unu sie ike dịka unu mere na Meriba,
maọbụ dịka unu mere nʼụbọchị ahụ na Masa nʼime ọzara, 9ebe nna nna unu ha nwara m,
nʼagbanyeghị na ha hụrụ ihe niile m mere. 10Iri afọ anọ ka m were iwe megide ọgbọ ahụ;
ekwuru m sị, ‘Ndị a bụ ndị obi ha na-akpafu akpafu site nʼebe m nọ,
ha amatabeghị ụzọ m niile.’ 11Nʼihi nke a, aṅụrụ m iyi nʼiwe, sị,
‘Ha agaghị abanye nʼizuike m ma ọlị.’ ”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.