Native Bible

Psalms 94:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha na-ekwuwapụ okwu mpako; ndị niile na-eme ajọ ihe jupụtara nʼitu ọnụ.

Psalms 94:4 in English

Psalms 94:4 · Berean Standard Bible

They pour out arrogant words; all workers of iniquity boast.

Context

2Bilie, o Onye Ikpe nke ụwa; kwụghachi ndị nganga ụgwọ ọrụ ruuru ha. 3Onyenwe anyị, ọ bụ ruo ole mgbe? Ọ bụ ruo ole mgbe ka ndị na-eme ajọ omume ga-anọgide na-aṅụrị ọṅụ? 4Ha na-ekwuwapụ okwu mpako; ndị niile na-eme ajọ ihe jupụtara nʼitu ọnụ. 5Ha na-azọpịa ndị gị, O Onyenwe anyị; ha na-emegbu ihe nketa gị. 6Ha na-egbu ndị di ha nwụrụ na ndị ọbịa; ha na-egbu ndị na-enweghị nna.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.