Abụ Ọma 91:10
Psalms 91:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị; ihe ike ọbụla enweghị ike ịbịaru ụlọ obibi gị nso.
Psalms 91:10 in English
Psalms 91:10 · Berean Standard Bible
no evil will befall you, no plague will approach your tent.
Context
8Ọ bụ naanị anya gị abụọ ka ị ga-eji hụ
ntaramahụhụ nke ndị ajọ omume. 9Ọ bụrụ na i mee Onye kachasị ihe niile elu ebe obibi gị,
ọ bụladị Onyenwe anyị, onye bụ ebe mgbaba m, 10mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị;
ihe ike ọbụla enweghị ike ịbịaru ụlọ obibi gị nso. 11Nʼihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,
ka ha chebe gị nʼụzọ gị niile.* 12Ha ga-eji ọbụ aka ha,
bulie gị elu ime ka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.