Native Bible

Psalms 90:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Tupu e kee ugwu niile,* na tupu a kpụọ ụwa na elu ụwa, siterị na mgbe ebighị ebi ruo ebighị ebi, ị bụ Chineke.

Psalms 90:2 in English

Psalms 90:2 · Berean Standard Bible

Before the mountains were born or You brought forth the earth and the world, from everlasting to everlasting You are God.

Context

1O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị nʼọgbọ niile. 2Tupu e kee ugwu niile,* na tupu a kpụọ ụwa na elu ụwa, siterị na mgbe ebighị ebi ruo ebighị ebi, ị bụ Chineke. 3Ị na-eme ka mmadụ laghachi bụrụ aja mgbe i kwuru okwu sị, “Unu ụmụ mmadụ, laghachi bụrụ aja.” 4Puku afọ dị nʼanya gị dịka otu ụbọchị; ha dịka ụnyaahụ gafere agafe maọbụ ka otu awa nke anyasị.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.