Native Bible

Psalms 90:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị nʼọgbọ niile.

Psalms 90:1 in English

Psalms 90:1 · Berean Standard Bible

Lord, You have been our dwelling place through all generations.

Context

1O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị nʼọgbọ niile. 2Tupu e kee ugwu niile,* na tupu a kpụọ ụwa na elu ụwa, siterị na mgbe ebighị ebi ruo ebighị ebi, ị bụ Chineke. 3Ị na-eme ka mmadụ laghachi bụrụ aja mgbe i kwuru okwu sị, “Unu ụmụ mmadụ, laghachi bụrụ aja.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.