Abụ Ọma 9:4
Psalms 9:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I kpeela ikpe m nʼụzọ ziri ezi, nʼocheeze gị ka ị nọdụrụ na-ekpe ikpe ziri ezi.
Psalms 9:4 in English
Psalms 9:4 · Berean Standard Bible
For You have upheld my just cause; You sit on Your throne judging righteously.
Context
2Obi ga-atọ m ụtọ; obi m ga-ejupụta nʼọṅụ nʼihi gị,
aga m abụrụ gị abụ otuto, gị Onye kachasị ihe niile elu. 3Ndị iro m na-alaghachi azụ,
ha na-asọ ngọngọ na-alakwa nʼiyi nʼihu gị. 4I kpeela ikpe m nʼụzọ ziri ezi,
nʼocheeze gị ka ị nọdụrụ na-ekpe ikpe ziri ezi. 5I baarala mba niile mba ma laa ndị ajọ omume nʼiyi,
hichapụkwa aha ha ruo mgbe ebighị ebi. 6Mbibi nke na-enweghị ọgwụgwụ adakwasịla ndị iro m,
I hopukwala obodo ha niile.
Ọ dịghị onye na-echetakwa ha ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.