Abụ Ọma 84:12
Psalms 84:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ngọzị na-adịrị ndị niile na-atụkwasị gị obi. 84:6 Na-ewere ọdọ mmiri kpuchie ya 84:11 Aịz 60:19,20; Mkp 21:23
Psalms 84:12 in English
Psalms 84:12 · Berean Standard Bible
O LORD of Hosts, how blessed is the man who trusts in You!
Context
10Otu mkpụrụ ụbọchị a nọrọ nʼime ogige gị,
karịrị puku ụbọchị a nọrọ ebe ọzọ;
ọ ga-akara m mma ịbụ onye nche nʼọnụ ụzọ ụlọnsọ Chineke m,
karịa ibi nʼụlọ ikwu nke ndị ajọ omume. 11Onyenwe anyị Chineke bụ anyanwụ* na ọta;
Onyenwe anyị na-enye ihuọma na nsọpụrụ;
ọ naghị egbochi ihe ọma ọbụla
site nʼebe ndị na-eje ije nʼizuoke nọ. 12O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
ngọzị na-adịrị ndị niile na-atụkwasị gị obi.
84:6 Na-ewere ọdọ mmiri kpuchie ya
84:11 Aịz 60:19,20; Mkp 21:23
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.