Abụ Ọma 80:2
Psalms 80:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼihu Ifrem, Benjamin na Manase.* Kpọtee ịdị ike gị, bịa zọpụta anyị.
Psalms 80:2 in English
Psalms 80:2 · Berean Standard Bible
before Ephraim, Benjamin, and Manasseh. Rally Your mighty power and come to save us.
Context
1Nụrụ olu anyị, O Onye ọzụzụ atụrụ nke Izrel,
gị onye na-edu Josef dịka igwe atụrụ.
Gị onye na-anọdụ dịka eze, nʼetiti cherubim,
nwupụta Ìhè 2nʼihu Ifrem, Benjamin na Manase.*
Kpọtee ịdị ike gị,
bịa zọpụta anyị. 3O Chineke, kpọghachi anyị azụ,
mee ka ihu gị nwukwasị anyị,
ka e nwee ike ịzọpụta anyị. 4O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile
ruo ole mgbe ka iwe gị ga-adị ọkụ
megide ekpere ndị gị?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.