Abụ Ọma 78:51
Psalms 78:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O tigburu nwa ọbụla e bụ ụzọ mụọ nʼala Ijipt, mkpụrụ mbụ nke ndị ikom nʼime ụlọ ikwu Ham.
Psalms 78:51 in English
Psalms 78:51 · Berean Standard Bible
He struck all the firstborn of Egypt, the virility in the tents of Ham.
Context
49O zipụrụ iwe ọkụ ya nʼetiti ha,
oke iwe ya, na iwe ya, na mmeso nke iwe ya,
ndị mmụọ ozi na-ebibi ihe na-eleghị anya nʼazụ. 50O doziri ụzọ nke iwe ya ga-eso;
o gbochighị ka ha ghara ịnwụ;
kama o nyefere ndụ ha nʼaka ọrịa na-efe efe. 51O tigburu nwa ọbụla e bụ ụzọ mụọ nʼala Ijipt,
mkpụrụ mbụ nke ndị ikom nʼime ụlọ ikwu Ham. 52Ma o dupụtara ndị nke ya dịka igwe atụrụ;
o duuru ha dịka atụrụ gafee ọzara. 53O duuru ha nʼudo, ụjọ atụkwaghị ha,
ma osimiri kpuchigidere ndị iro ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.