Abụ Ọma 78:43
Psalms 78:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼụbọchị o gosipụtara ihe ịrịbama niile nʼala Ijipt, ọrụ ebube ya niile nʼọhịa Zoan.
Psalms 78:43 in English
Psalms 78:43 · Berean Standard Bible
when He performed His signs in Egypt and His wonders in the fields of Zoan.
Context
41Mgbe mgbe, ha nwara Chineke;
ha kpasuru Onye Nsọ nke Izrel iwe. 42Ha echetaghị ike ya,
ụbọchị ahụ ọ gbapụtara ha site nʼaka ndị na-emegbu ha; 43nʼụbọchị o gosipụtara ihe ịrịbama niile nʼala Ijipt,
ọrụ ebube ya niile nʼọhịa Zoan. 44O mere ka osimiri ha niile ghọọ ọbara.
Ha enwekwaghị ike ịṅụ mmiri si na ha. 45O zigakwara igwe ijiji nʼetiti ha, nke tara ha,
zitekwa awọ nʼala ha, nke bibiri ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.