Abụ Ọma 78:25
Psalms 78:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị mmadụ tara achịcha ndị mmụọ ozi. O zitere ha nri niile ha nwere ike iri.
Psalms 78:25 in English
Psalms 78:25 · Berean Standard Bible
Man ate the bread of angels; He sent them food in abundance.
Context
23Nʼagbanyeghị ihe ndị a, o nyere mbara eluigwe iwu
meghekwa ọnụ ụzọ niile nke eluigwe. 24O mere ka mánà zokwasị ndị mmadụ a dịka mmiri, ka ha rie.
O nyere ha mkpụrụ ọka nke si nʼeluigwe. 25Ndị mmadụ tara achịcha ndị mmụọ ozi.
O zitere ha nri niile ha nwere ike iri. 26O sitere nʼeluigwe tọpụ ikuku nke ọwụwa anyanwụ,
o jikwa ike ya duo ikuku nke ndịda. 27O zidatara ha anụ dị ukwuu dịka ọ bụ uzuzu,
anụ ufe ọnụọgụgụ ha dịka ọnụọgụgụ aja dị nʼala ọnụ oke osimiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.