Native Bible

Psalms 77:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I sitere nʼaka Mosis na Erọn duo ndị gị dịka igwe atụrụ.

Psalms 77:20 in English

Psalms 77:20 · Berean Standard Bible

You led Your people like a flock by the hand of Moses and Aaron.

Context

18A nụrụ ụda egbe eluigwe gị nʼoke ifufe, amụma gị nyere ụwa niile ihe; elu ụwa niile mara jijiji, tụkwaa oke egwu. 19Ọ bụ nʼosimiri ka nzọ ụkwụ gị gara, ụzọ gị gara nʼetiti oke osimiri, ọ bụ ezie na ahụghị m nzọ ụkwụ gị anya. 20I sitere nʼaka Mosis na Erọn duo ndị gị dịka igwe atụrụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.