Native Bible

Psalms 77:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị, bụ ụmụ ụmụ Jekọb na Josef. Sela

Psalms 77:15 in English

Psalms 77:15 · Berean Standard Bible

With power You redeemed Your people, the sons of Jacob and Joseph. Selah

Context

13O Chineke, ụzọ gị niile dị nsọ. Olee chi dị ukwuu dịka Chineke anyị? 14Ị bụ Chineke onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche; ị na-egosipụta ike gị nʼetiti ụmụ mmadụ. 15I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị, bụ ụmụ ụmụ Jekọb na Josef. Sela 16Osimiri hụrụ gị, O Chineke, osimiri hụrụ gị, taa; ogbu mmiri mere mkpọtụ. 17Igwe ojii wụpụrụ mmiri, mkpọtụ egbe eluigwe jupụtara mbara eluigwe; àkụ gị gburu amụma ebe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.