Native Bible

Psalms 77:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m atụgharịa uche m nʼọrụ gị niile, tuleekwa ọrụ ukwuu gị niile dị iche iche.”

Psalms 77:12 in English

Psalms 77:12 · Berean Standard Bible

I will reflect on all You have done and ponder Your mighty deeds.

Context

10Mgbe ahụ, ekwuru m, “Lee ọnọdụ ọjọọ m, afọ niile mgbe Onye kachasị ihe niile elu setịpụrụ aka nri ya. 11Aga m echeta ọrụ niile Onyenwe anyị rụrụ; e, aga m echeta ihe ịrịbama niile i mere nʼoge gara aga. 12Aga m atụgharịa uche m nʼọrụ gị niile, tuleekwa ọrụ ukwuu gị niile dị iche iche.” 13O Chineke, ụzọ gị niile dị nsọ. Olee chi dị ukwuu dịka Chineke anyị? 14Ị bụ Chineke onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche; ị na-egosipụta ike gị nʼetiti ụmụ mmadụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.