Native Bible

Psalms 76:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I sitere nʼeluigwe mee ka a nụ olu ikpe ikpe gị. Ụwa tụkwara egwu, dere duu,

Psalms 76:8 in English

Psalms 76:8 · Berean Standard Bible

From heaven You pronounced judgment, and the earth feared and was still

Context

6Nʼihi ịba mba gị, O Chineke nke Jekọb, ịnyịnya na ụgbọ agha na-anọ juu.* 7Ọ bụ naanị gị ka e kwesiri ịtụ egwu. Onye pụrụ iguzo nʼihu gị mgbe i na-ewe iwe? 8I sitere nʼeluigwe mee ka a nụ olu ikpe ikpe gị. Ụwa tụkwara egwu, dere duu, 9mgbe gị, O Chineke, biliri ikpe ikpe, ịzọpụta ndị niile a na-akpagbu nʼala a. Sela 10Nʼezie, oke iwe gị megide ụmụ mmadụ na-ewetara gị otuto,* ndị fọdụrụ mgbe oke iwe gị gabigasịrị, na-anọ juu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.