Abụ Ọma 68:35
Psalms 68:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke, ị dị oke egwu nʼime ụlọnsọ gị; Chineke nke Izrel na-enye ndị ya ume na ike. Toonu Chineke! 68:2 Hos 13:3 68:18 Mak 16:19; Ọrụ 1:9; Kọl 3:1 68:18 Nkp 5:12; Efe 4:8
Psalms 68:35 in English
Psalms 68:35 · Berean Standard Bible
O God, You are awesome in Your sanctuary; the God of Israel Himself gives strength and power to His people. Blessed be God!
Context
33Bụọ abụ nye onye na-agba ịnyịnya nʼeluigwe, e, ọ bụladị eluigwe nke dịrị site na mgbe ochie,
onye olu ike ya dịka egbe eluigwe. 34Kwusaa ike Chineke,
onye ịdị ukwuu nke ịma mma ya na-ekpuchi Izrel,
onye ike ya dị nʼeluigwe. 35O Chineke, ị dị oke egwu nʼime ụlọnsọ gị;
Chineke nke Izrel na-enye ndị ya ume na ike.
Toonu Chineke!
68:2 Hos 13:3
68:18 Mak 16:19; Ọrụ 1:9; Kọl 3:1
68:18 Nkp 5:12; Efe 4:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.