Abụ Ọma 68:34
Psalms 68:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kwusaa ike Chineke, onye ịdị ukwuu nke ịma mma ya na-ekpuchi Izrel, onye ike ya dị nʼeluigwe.
Psalms 68:34 in English
Psalms 68:34 · Berean Standard Bible
Ascribe the power to God, whose majesty is over Israel, whose strength is in the skies.
Context
32Bụkuo Chineke abụ, unu alaeze niile nke ụwa,
bụkuo Onyenwe anyị abụ otuto, Sela 33Bụọ abụ nye onye na-agba ịnyịnya nʼeluigwe, e, ọ bụladị eluigwe nke dịrị site na mgbe ochie,
onye olu ike ya dịka egbe eluigwe. 34Kwusaa ike Chineke,
onye ịdị ukwuu nke ịma mma ya na-ekpuchi Izrel,
onye ike ya dị nʼeluigwe. 35O Chineke, ị dị oke egwu nʼime ụlọnsọ gị;
Chineke nke Izrel na-enye ndị ya ume na ike.
Toonu Chineke!
68:2 Hos 13:3
68:18 Mak 16:19; Ọrụ 1:9; Kọl 3:1
68:18 Nkp 5:12; Efe 4:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.