Abụ Ọma 68:31
Psalms 68:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị nnọchi anya obodo, ga-esite nʼIjipt bịa, Kush ga-etinye onwe ya nʼokpuru Chineke.
Psalms 68:31 in English
Psalms 68:31 · Berean Standard Bible
Envoys will arrive from Egypt; Cush * will stretch out her hands to God.
Context
29Nʼihi ụlọnsọ ukwu gị nke dị na Jerusalem,
ndị eze ga-ewetara gị onyinye dị iche iche. 30Baara anụ ọhịa ahụ zoro nʼetiti riidi mba,
igwe oke ehi nọ nʼetiti ụmụ ehi nke mba niile.
Site na nweda nʼala, ka o wetara gị ogbe ọlaọcha.
Chụsasịa mba niile, bụ ndị na-enwe mmasị nʼibu agha. 31Ndị nnọchi anya obodo, ga-esite nʼIjipt bịa,
Kush ga-etinye onwe ya nʼokpuru Chineke. 32Bụkuo Chineke abụ, unu alaeze niile nke ụwa,
bụkuo Onyenwe anyị abụ otuto, Sela 33Bụọ abụ nye onye na-agba ịnyịnya nʼeluigwe, e, ọ bụladị eluigwe nke dịrị site na mgbe ochie,
onye olu ike ya dịka egbe eluigwe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.